Ndi Ala Adighi Mma Ejirila Akwam Iko Na Ike Dulaa Otu Agadi Nwaanyi Mmuo Na Lagos State
Written by admin on May 18, 2026
by Maduabuchi Onwe
Ndi ana amaghi ndi ha bu ariala otu nwaanyi gbara afo iri isii enyere aha ya dika Victoria Adegoke elu na ike wee ruo oge onwuru na mpaghara Badagry nke dina lkega bu isi obodo Lagos State.
Nke a putara ihe oge ndi obodo ahu kpoturu ndi uwe ojii ala anyi na state ahu ka ha hutachara ozu yabu agadi nwaanyi ka otogboro na ime ohia na abali iri na ise nke onwa May afo a bu 2026.
Ndi huru ka yabu ihe siri mee na nkowa ha mere ka amata na habu ndi omekome jichiri nwaanyi ahu oge osi ekpere na ulo uka Ayo Jesu wee na abata na elekere isii nke ututu wee nara ya mpempe akwukwo ndoro ego ya bu ATM Card nakwa ekwe nti ya dika ha mechara wee gba ya oto ma kwaso ya iko na ike wee ruo oge onwuru.
Iga echetazi na ndi uwe ojii ala anyi aka enwebeghi ihe ha kwuru gbasara yabu ajo onodu na oge ndeko akuko a.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.