Blog one column
Page: 6
Aka ndị uweojii akpatala mmadụ isii bu ndi ana enyo enyo kwere maka ebubo na ha na eji ndị nwere nkpọnwụ arụ ariọ ohaneze arirọ ego. Anwụchiri ndia ana enyo enyo n’oge ha na eme nyocha na mgbede ụnya bu Wednesday na ebe ana arụ ụlọ na Isu Village, Oba, n’oge ha na akpa nkata […]
Commissioner ndị uweojii na State a bu CP Mamman Bitrus Giwa, ezigala ozi ekene Easter gara ndị uka Kristi nile nọọ na State a, ma rịọ ha ka ha merube yabu mmemme Easter n’ụzọ nke Kristi onye bu ịsị ahụrụ kwaba okpu. Ọ kọwara oge Easter dika oge ihunanya, ịchụaja nakwa ikwalite okwukwe, dika ọ […]
Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu, amalitela ọrụ ngo nke nnukwute okporouzo di 465 kilometres na Ebonyi State. Ozi kọwara na nnukwu okporo ụzọ ahụ ga-agafe Calabar, Ebonyi, Benue, Nasarawa nakwa Abuja. Mmemme mmalite ọrụ ngo a were ọnọdụ na Mgbom Amurọ Primary School dị na Afikpo LGA na State ahụ. Onye […]
Aka na chi State a bu Governor Peter Ndubuisi Mbah nọrọ ụnya bu Wednesday mee njem mgbaru gara ezinụlọ former Nigerian international and coach bu Christian Chukwu, ma kwe ha nkwa na ọbughi nanị ha kwu n’ihe ọdachi a. Governor Mbah bu onye mere njem gaa mba London maka ọ dị mma ụmụ afọ State […]
Mba China adola aka na nti gara mbugo ego utu isi ngwa ahia ahu Donald Trump bugoro , dika nke malitegoro ibughari onodu akuluba gagbo na percent ise na uma ano n’ ime onwa nke afor obula. Ozi kowara na onu ogugu ndi a gafere ihe aturu anya kama na nguko a bu nke enwatara […]
Ndi ochichi mba South Africa emela ka amata na azoputala onye ukochukwu ahu sitere mba America bu onye nke atoro ubochi Thursday gara aga site n’ ebe ona aka uka ahu na mba ahu n’ agbanyeghi otutu mgbo egbe habu ndi ntori Zoro ka mmiribu nke dunara mmadu ato mmuo n’ Ike. Yabu onye ukochukwu […]
Oke ngala onu ahia n’ udi nwa bekee kporo Inflation Rate nke mba United Kingdom agbadatara karia ka aturu anya dika oji percent abuo na Uma isii data n’ ime onwa March afo a. Ozi kowara na obu mbutu ebuturu onu mmanwu ugboala kpatara yabu Inflation Rate jiri gbatuo site na percent abuo na Uma […]
Ndi agha otu isi ekwe onwu Hamas emela ka amata na atumatu nile banyere otu ahu n’ achikwa ndi agha mba US nakwa Israel akporo Edan Alexander akpupula afo n’ ala dika mba Israel buoro ogbu n’ igwe banye n’ ebe ahu edobere ndi eji eji. Ndi nta akuko nwetara ozi na opekata mpe ya […]
Ndị otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party PDP, na Sokoto State ekwuputala obi ha gbasara etu ọchịchị dị ugbua bu nke otu ndọrọndọrọ All Progressive Congress APC nọ n’isi ya si eme ego ọchịchị ime obodo na State ahụ. Nkea putara ihe n’ụbọchi Saturday site n’aka onye isi oche otu PDP bu Hon. Bello Aliyu Goronyo, […]