Mba Thailand azọpụtala Imirikiti ndị mmadụ atụrụ mgbere dị narị abụọ na iri isii nke ọkara n’ime ha bụ ụmụ afọ mba Ethiopia sitere n’obodo Myanmar.
Written by admin on February 14, 2025
Mba Thailand azọpụtala Imirikiti ndị mmadụ atụrụ mgbere dị narị abụọ na iri isii nke ọkara n’ime ha bụ ụmụ afọ mba Ethiopia sitere n’obodo Myanmar.
Nkea sitere n’ọnụ ndị agha mba Thailand bụ ndị kwuru na ha amalitela ime oke ala obodo ha ka ọ bụrụ agaga.
Ịtụ mgbere mmadụ abụrụla ndị na ewu ewu mpaghara niile nke ọwụwa anyanwụ ndịda ugwu obodo ala Asia bụ ebe ana akpụgawa ndị kariri otu puku ka ha gaa rụọ ọrụ ike ọ kachasị n’oke ala mba Thailand yana Myanmar.