President Bola Ahmed Tinubu na-achị ala anyi edola n’iyi olu nke Vice Admiral Ibok-Ete Ekwe Ibas.

Written by on March 20, 2025

President Bola Ahmed Tinubu na-achị ala anyị anọrọla taa bụ Wednesday duo n’iyi nke Vice Admiral Ibok-Ete Ekwe Ibas dịka onye Sole administrator ọhụrụ nyere ọchịchị Rivers State.

Mmemme idu n’iyi ọrụ ahụ were ọnọdụ n’ogige state house dina Abuja taa bụ Wednesday bụ oge ahutara ọtụtụ ndị nwere agba n’ala anyị nke gụnyere onye Chief of staff nyere onyeisi ala bụ Femi Gbajabiamila, Attorney-General of the Federation bụ Lateef Fagbemi yana ọtụtụ ndị ọzọ.

Vice Admiral Ibok-Ete Ekwe Ibas jegoro ezumike nká n’ọrụ agha mmiri rụrụ ọrụ dịka onye Naval chief of staff n’ala anyị malite n’afọ 2015 rue n’afọ 2021 n’oge ọchịchị President Muhammadu Buhari.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited