delta state

Na akụkọ ọzọ dịka ibe ya, kwere maka ntọri emere na ọdị nso a bukwanu nke na akawanye njọ na mpaghara Abraka na Delta State, ka onye Vice Chancellor nke ụlọ akwụkwọ Delta State University DELSU, Abraka bu Professor Samuel Asagba, mere ka amata na aga akwusilata ihe nile gbasara agụmakwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ ahụ ganye […]

Onye ji ọkwa national president nyere otu Ijaw people development initiative bụ Comrade Austin Ozobo arịọla onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu ka o jiri ọkwa ya dịka onyeisi ala gbaghara aka chiburu Delta state n’oge gara aga bụ James Ibori mmehie ya nụdi ahụ nwa bekee kpọrọ Presidential pardon. Comrade Ozobo rịọrọ […]

Ndi uwe oji ala anyi na Delta state anwuchiela ihe kariri mmadu asato ana enyo enyo maka ntoli ma naputakwa ha nde naira ano(4 million )bu nke ha natachara n’ isi ndi ha toro. N’ oge ana akpuga ha n’ isi ulo olu ndi uwe oji di na Asaba bu isi Obodo Delta state unya […]

Mmadụ ise ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri bu ndi na akpa ike ọjọ na Ubulu-Uku, Issele-Uku, Issele-Asagba nakwa gburugburu ya ezutala ọnwụ ha n’aka ndị uweojii na Delta State. Nkea putara ihe ụnya bu Sunday site n’aka onye mmekọrịta ohaneze nyere ndị uweojii na State ahụ bu SP Bright Edafe. N’okwụ ya, […]

Onye enyemaka pụrụ iche nyere aka na chi Delta State n’ihe gbasara mkpokọta ndị ntorobịa bu Hon. Onwusanya Peter, emela ka amata ihe kpatara aka na chi Delta State jiri si na otu ndọrọndọrọ PDP pụọ gawa na otu ndọrọndọrọ APC. Aka na chi Delta State bu Governor Sheriff Oborevwori ya na ndi omebe iwu […]

Ndị obodo Ogwashi-Uku community nke dị na Aniocha South LGA na Delta State nọ n’ụjọ kwere maka ebubo na ndi ana enyo enyo na ha bu ndi na agba mgbere ụmụaka tọrọ ụmụaka anọ na obodo ahụ. Mmadụ abụọ n’ime ndị ahụ atọrọ bu ndi ofu Nne ji bukwanu ndi enyere aha ha dika Ebube […]

Otutu umu nwanyi n’ azu ahia na mpaghara Warri nke Delta state anorola tata bu Friday chikobara otu nwanyi onye uwe oji bu onye nke enyere aha ya dika Mercy Uche mmeme ncheta omumu ntumadi n’ oge ono n’ iru olu. N’ ihe onyonyo eweputara site na yabu mmeme ka anoro huta yabu nwanyi onye […]

Aka ndi nchekwa akporo CP -special assignment team nke Delta state police command, akpatala otu nwoke na nwunye ya enyere aha ha dika Mazi na odoziaku Joshua Bogbon Godwill, ndi nke bi na mpaghara Okpe local government Area nke state ahu, kwere maka ebubo na ha na atu mgbere egbe. Ndi nta akuko nwetara ozi […]

Otu ahu jikoro mpaghara Niger Delta amara dika Pan Niger Delta Forum PANDEF nakwa otu jikoro ndi ndu agburu Urhobo akwala ariri megide onwu ufodu ndi ndu ama ama na obodo Okuama nke Ughelli South LGA dina Delta State bukwanu ndi ana akowa na obuna aka ndi agha military ala anyi jichiri ha ka ha […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited