Ukraine

Achoputala ozu otutu umuaka sona ndi ahu ndi agha mba Russia napuru ndu ha na ike na nkwasu igbudu ndi agha ha megara ohuru na mba Ukraine na abali onemone gara aga. Ozi mere ka amata na obu na imime obodo onye isi ala mba Ukraine amara dika Kryvyi Rih nke mpaghara Central Ukrainian City […]

Mba Russia nakwa Ukraine amalitela nkwaso igbudu ohuru nke ha jiri gbarisia akuru ngwa arunyegasiri na mba ha di iche iche dika onye isi ala mba Russia juru inabata atumatu iwusagodu ngwa ogu mkpuru ubochi iri ato mba US kporo oku ya. Onye isi ala nke mba Ukraine bu President Volodymyr Zelensky mere ka amata […]

Onye isi ala mba America bu President Donald Trump emela ka amata na ya nwere olile anya inwe nkparita ubobo nyere ogbo ya nke mba Russia bu president Vladimir Putin n’ ime mkpuru ubochi ole mo olen’ abia n’ iru, dika ndi olu nchekwa mba US n’ adi njikere ime njem gawa mpaghara Moscow n’ […]

Onye isi ala mba America bu President Donald Trump emela ka amata na mba Ukraine adila njikere imalite ikpa ubobo udo n’ oge n’ adighi anya dika ahutakwara na mba Russia dikwu njikere maka nkea. N’ okwu ya na nzuko otu congress.ka President Donald Trump noro guputa akwukwo ozi onwetara site n’ aka president volodymyr […]

Onyeisi ala mba Ukraine bụ President Volodymyr Zelensky ekwuola ya ka ọ daa gem na ntị onye ọbụla si na ya dị njikere iritu nọkwa ọrụ ya dịka onyeisi ma ọ bụrụ na ọ bụ ya ga eme ka mba Ukraine sonyere n’otu ahụ akpọrọ North Atlantic Treaty Organisations NATO n’aha mkpirisi. O kwuru nkea […]

President Donald Trump na-achị mba United States anọrọla ụnyaahụ bụ Thursday were kwuo sị na ọ ga-amasị ya ka mba Russia lọghachi azụ n’otu group of seven nations bu otu mejupụtara mba ndị ahụ akụnụba ha bụ akwaa akwụru na mba ụwa niile. O kwuru na ọchụchu a chụpụrụ obodo Moscow n’otu ahụ adabaghi adaba. […]

Ọchịchị mba Ukraine ekwuola na ha agaghị anabata ụbụbọ udo ọbụla nke mba Russia yana United States n’akpa na-emeghi ka ha sonyere na ya. Nkea na-abịa dịka President Donald Trump nke mba United States yana ogbo nke mba Russia bụ Vladimir Putin kwechara nkwa sina ha ga amalite ịkpa etu udo ga-esi chịa eze ọzọ […]

Nwa amadi ahu aroputaghariri ohuru na okwa onye isi ala mba United States of America bu Donald Trump emela ka amata na oga eji ihe banyere ogbaghara mba Russia nakwa Ukraine mere olu kachasi ya mkpa ngwangwa obanyere na ochichi. Donald Trump mere ka nke a puta ihe taata bu Wednesday na okwu ogwara ndi […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited