Aka na achi Abia State akọwala ebubo nkwụsi ọrụ ya dika ihe egwuregwu.

Written by on May 9, 2025

Aka na chi Abia State bu Governor Alex Otti akọwala ebubo nkwụsi ọrụ ya nke sitere n’alaka otu ndọrọndọrọ Labour Party bu nke Julius Abure nọọ n’isi dika ihe egwuregwu.

Governor Otti, site n’aka onye ndụmọdụ ya pụrụ iche n’ihe gbasara ụwa ozi nakwa mgbasa ozi bu Ferdinand Ekeoma, kọwara Abure dika onye na akpa mmadụ ọchị mana achọkwa okpueze.

Governor Otti, kọwara na Abure na-achọ naanị ụzọ ọga eji ewewu site n’ịwakpo ya, kwusiri ike na ebubo nkwusi ọrụ a na-ekwu okwu ya abụghị eziokwu.

N’ozi putara ihe na abalị ụnya bu Wednesday, Ekeoma rịọrọ ohaneze ka ha wepu anya na ebubo nkwusi ọrụ nke Governor Otti nakwa ndị ọzọ welitere isi n’otu ndọrọndọrọ Labour Party bu nke sitere n’aka onye National Chairman nakwa ndị otu ya.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited