[vc_row][vc_column]

5 0

Onye isi mba Thailand agbagharala nwaanyi ahu aturu nga afo iri ano na ato na uma onwa isii maka ikojuo yabu onye President na mba ahu.

Onye isi mba Thailand enyela mgbaghara gara nwaanyi ahu aturu nga afo iri ano na ato na uma onwa isii zuru oke na mba ahu maka ikato yabu onye isi ala na owa ozi mmekorita ohaneze na onwa January nke afo 2021. Anchan Preelert gbara naani afo iri isii na iteolu, ma burukwa onye oru […]

1 0

Opekata mpe yaburu mmadu di iri isii na otu ka mba lsreal gburu na odi nso a na mpaghara Gaza strip.

Opekata mpe yaburu mmadu di iri isii na otu ka mba Isreal dulagoro mmuo na ike na mpaghara Gaza strip unya bu Thursday tinyerekwara mmadu iri na iteulo ndi ozo ha hapuru na onodu odi ndu onwu kama. Nke a na abia dika mba Isreal noo kamgbe na eme ihe ike kwere ha iji huna […]

0

Mba United States achituola nwaanyi ahu ji okwa dika onye director nyere ulo olu CDC na mba ahu.

Mba United States achituola nwaanyi ahu ji okwa dika onye director nyere ulo olu Centres for Disease Control CDC bu Susan Monarez na mba ahu ka otu onwa gefechara enyere ya yabu okwa. Yabu nwaanyi ahu ka emere ka amata na achituru na okwa ochichi kwere maka na ojuru ibinye aka na akwukwo nke onye […]

0

Otu onye obu abu ozioma na ala anyi a emela ka amata na obu yana ndi noo na ulo nga ga emerube mmeme ncheta ubochi omume ya taata bu Friday.

Nwamadi ahu bu onye obu abu Chineke bu maazi Nathaniel Bassey onorola unya bu Thursday wee kwuputa na ya ga emerube mmeme ncheta ubochi omume ya taata bu Friday dika ya na gba afo iri ano na ano amuru ya. Yabu onye oje ozi chineke, gakwara na iru kwuputa na obu yana ndi noo na […]

0

Ohaneze ndigbo na Abia state ekwuputala njikere ha di ikwalite omenala igbo na uwa gba gburugburu.

Ohaneze Ndigbo na Abia State ekwuputala njikere ha di ihu na akwalite omenala igbo na ala anyi a ma iwebata udo toro ato na etiti ndi igbo nille. Nke a putara ihe site na onu onye isi oche ohaneze ndigbo na state ahu bu Dr. Chukwuemeka Chinyere Okwuonu unya bu Thursday oge hana edu ndi […]

[/vc_column][/vc_row]

by Moses Nnabuife Nwekwu Mba America akpugala onye ahu jiburu okwa onye isi ala mba Cuba bu Former President Raul Castro ulo ikpe kwere maka ebubo atumatu ojo igbu umu afo America nakwa agwa ekperima ozo na afo 1996. America mere ka amata na nke a ka yabu onye jiburu okwa onye isi ala mere […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ayiola onye ahu jiburu okwa onye isi ala anyi bu Former President Goodluck Jonathan ka okwanyere onwe ya ugwu ma zeere ihe obuna ga emeto aha ya na okwe ndorondoro ochichi Nigeria dika osiri metuta ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Ayiyo a putara ihe unya bu Wednesday site na onu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Rivers State bu Gov Siminalayi Fubara arituola na isonyere zoo okwa na ntule aka ochichi ime ulo otu ndorondoro All Progressives Congress APC maka iji okoloto otu ndorondoro ahu zoo okwa Governor na ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Nke a putara ihe na ozuzu oke ya na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Akpolitela nwa amadi ahu jiburu okwa Governor Ebonyi State bu Sen Sam Egwu na okwa onye isi oche otu nnyocha akporo screening committee maka okwa onye isi ala, nke ndi aka na achi State nakwa ndi omebe iwu ogogo etiti nyere otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC. Nke a putara ihe […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Nwa amadi ahu jiburu okwa Governor Abia State bu Sen Orji Uzor Kalu eturula ugo iji okoloto otu ndorondoro All Progressives Congress APC zogharia okwa ochichi nke ugboro ato ya na ntule aka ochichi izugbe afo ozo bu 2027 general elections dika Senator na anochite ogbonta vote Abia North Senatorial District […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Imo State bu Gov Hope Uzodimma eturula ugo dika onye ga eji okoloto otu ndorondoro All Progressives Congress APC zoo okwa Senator maka ogbonta vote Imo West Senatorial District nke ulo nzuko ukwu Senate ala anyi na ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Gov Uzodimma nwetara mmeri a […]

by Chika Nwazu Ihe oke ụjọ adaputala n’obodo Gwarzo bụ isi ọchịchị nke Gwarzo LGA dina Kano State ụnyaahụ bụ ụka kworo maka ngagharị iwe ndị ntorobịa n’obodo ahụ jiri ọgbaghara mee ma mecha munye ọkụ n’isi ụlọ olu gọọmenti nke okpuru ọchịchị ime obodo ahụ. Ngagharị iwe ahụ nke ejiri ụzọ udo were malite […]

by Maduabuchi Onwe Otu ndoro ndoro ochichi Nigeria Democratic Congress NDC emela ka amata na omechigo ohere nke inye ndi nwere mmasi iji yabu okoloto otu ndoro ndoro ochichi wee puta maka okwa onye isi ala Nigeria na afo 2027. Ogakwara na iru kwuputa na agbatigo oge maka ndi choro iji yabu otu ndoro ndoro […]

by Maduabuchi Onwe Ndi ana amaghi ndi ha bu ariala otu nwaanyi gbara afo iri isii enyere aha ya dika Victoria Adegoke elu na ike wee ruo oge onwuru na mpaghara Badagry nke dina lkega bu isi obodo Lagos State. Nke a putara ihe oge ndi obodo ahu kpoturu ndi uwe ojii ala anyi na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Amb Bianca Odumegwu-Ojukwu amalitela olu ya na ozuzu oke na mbugo ahu President Bola Ahmed Tinubu noro na odi nso a bugo ya site na okwa Minister ogo nta na ahu maka odimma mba ofesi gbago na okwa Minister odimma mba ofesi na ozuzu oke ya. Nke a putara ihe na […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited