Latest Updates

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi oji egbe eri awakpola ma kpa ike ojo na mpaghara Monata Area nke Ibadan bu isi obodo Oyo State site na itoro agadi nwoke gbara afo iri isii ma buru onye azum ahia. Nwoke a ndi osochi egbu toro na ike na abali unya bu uka na agbata oge oforo […]

by Maduabuchi Onwe Aka na achi Ebonyi state bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru akagbuola ozi ahu ana ebughari si na yana aka chiburu state ahu bu Sen David Nweze Umahi na enwe nnukwute ogbaghara ka odi ugbu a. Ogakwara na iru mee ka amata na yabu ozi bu nke awara awa ugha iji bute ogbaghara […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi emela ka amata na onweghikwa nwa afo obodo a egburu na ngaghari iwe ahu anoro na odi nso a eme na mba South Africa emegide ndi obia na udi akporo anti-foreigner protests na olu bekee. Ochichi etiti Nigeria gakwara na iru kowa na onweghi akuluba obuna bu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu ntule aka ochichi ala anyi bu Independent National Electoral Commission INEC akpatughariela aka na usoro igbe ndeko ya amara dika INEC Official Register ma denye aha Sen David Mark dika onye isi oche izugbe otu ndorondoro ochichi African Democratic Congress ADC, ebe odenyere aha Ogbeni Rauf Aregbesola jiburu okwa […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Enyela ndi okpu ugboala ndumodu ka ha saa anya na mmiri nke oma ma huna ugboala ha nona ezi onodu tupu ha aputa olu na okporo uzo oge a abanyegoro na oge udu mmiri nke afo a bu 2026. Ndumodu a putara ihe na Awka bu isi obodo Anambra State site […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu edegalara ulo nzuko ukwu Senate akwukwo ayiyo maka nkwado iga bite ego ohuru di nari nde Dollar ise na iri na isii na uma ato yabu; 5 Hundred and 16 point 3 Million US Dollars. Nke a putara ihe unya bu Thursday […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi nakwa otu jikoro mba nwa onye ocha nke European Union EU enwela mkpebi ezi udo mmekorita ikwalite ngalaba ndi gunyere: azum ahia, nchekwa, mmuta nakwa nka na uzu nyere obodo a bu Nigeria. Nke a putara ihe site na onu Minister ogo nta ala anyi na ahu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi dina aka ochichi President Bola Ahmed Tinubu agbala akwukwo na ulo ikpe Federal High Court dina Abuja megide onye ahu jiburu okwa minister ala anyi huru maka mmanu petrol ma burukwa onye jiburu okwa Governor Bayelsa State bu Timipre Sylva na ebubo ida iwu kana iwu megide […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro ochichi All Progressives Congress APC eweputala abali iri na ise nakwa iri na isii nke onwa ozo bu May dika ubochi ntule aka ochichi ime ulo akporo Party Primaries iruputa onye ga eji okoloto otu ndorondoro a zoo okwa onye isi ala na ntule aka ochichi izugbe afo 2027. […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro All Progressives Congress APC na Ebonyi State enyela ndumodu gaara ndi choro iji okoloto ya zoo okwa ochichi na State ahu ka ha buru uzo nata ikikere sitere na aka Gov Francis Ogbonna Nwifuru tupu ha aga igote akwukwo ikikere Nomination Forms. Ndumodu a putara ihe unya bu Monday […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited