Author: Onyinye
Page: 5
Eburula ozu Pope Francis site n’ ebe obibi ya Dina Vatican ga n’ ogige ulo uka St Peter’s Basilica bu ebe uwa nile ga ano ruolo ya uju onwu. Ahutakwara igwe mmadu bu ndi sonyere na njem ahu ebe ha n’ aku aka dika ebu ozu yabu onye isi nchu aja na nzuko nso catholic […]
Ndị uwe ojii ala anyị ngalaba ha nke Federal Capital Territory agoola ụkwụ n’aka ha na ebubo ahụ nọrọ na ọwa ozi social media kwuo na ejichiri otu onye ọrụ ha nọkwa inspector ebe o bu egbe AK 47 yana mgbọ iri atọ ebugara ndị amakekwu na Nassarawa state. N’otu akwụkwọ ozi bịara ụnyaahụ bụ […]
Ọkụ egwu afrobeat ama ama n’ala anyị bụ Oludipe Oluwasanmi David onye ana etu Spyro ebuola ebubo sị n’ọtụtụ ndị ọbụ abụ Ozioma bịara ịkụ egwu naanị isi na ya kpata ego. O kwuru na o nweghị ihe dị iche na egbe na egbe n’ebe o metụtara ndị ahụ na abụrụ Chineke abụ Ozioma yana […]
Mba China ekwuola okwu banyere mmeri nke Brice Clotaire Oligui Nguema meriri na ntụliaka onyeisi ala emere na mba Gabon site na vote di iri itoolu na anọ na ụma iri asatọ na ise 94.85 percent vote. Ụlọrụ ọbụ ha chịkọbara ntụliaka ahụ na mba Gabon bụ ndị gụnyere Gabon national election and referendum organisation […]
Onyeisi ala Nigeria bụ President Bola Ahmed Tinubu a lọghachila azụ n’ala anyị site na njem o mere gaa na mba France. A nabatara onyeisi ala na ọdụ ụgbọelu nke Nnamdi Azikiwe International Airport dina Abuja n’oge ọ kụrụ elekere itoolu nke abalị ụnyaahụ site n’aka ụfọdụ ndị ọkwá ha gbagotere n’ọchịchị etiti ala anyị. […]
Ndị obodo Ogwashi-Uku community nke dị na Aniocha South LGA na Delta State nọ n’ụjọ kwere maka ebubo na ndi ana enyo enyo na ha bu ndi na agba mgbere ụmụaka tọrọ ụmụaka anọ na obodo ahụ. Mmadụ abụọ n’ime ndị ahụ atọrọ bu ndi ofu Nne ji bukwanu ndi enyere aha ha dika Ebube […]
Onye ọkaiwu ndị otu Indigenous People of Biafra IPOB bu Ifeanyi Ejiofor, anọrọla taata bu Monday kpọkuo onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu ka oweputa ezi ọnọdụ ka mma iji tinye ọnụ gbasara ajọ ọnọdụ ana ahuta kwa ụbọchị bu ndi ana enyo enyo na ha bu ndi n’achi efi na emegasi […]
Otutu umu nwanyi n’ azu ahia na mpaghara Warri nke Delta state anorola tata bu Friday chikobara otu nwanyi onye uwe oji bu onye nke enyere aha ya dika Mercy Uche mmeme ncheta omumu ntumadi n’ oge ono n’ iru olu. N’ ihe onyonyo eweputara site na yabu mmeme ka anoro huta yabu nwanyi onye […]
Nwa amadi ahu akpolitere ohuru n’ okwa Managing Director ulo olu Nigerian Railway Corporation (NRC), bu Dr. Kayode Opeifa, emela ka amata na ochichi etiti amalitego ilebara anya n’ iruzighari okporo uzo ugbo oloko ahu sitere Enugu gawa Port Harcourt dika olu ngo di oke mkpa ugbua. Dr Opeifa mere ka nkea puta ihe n’ […]