Blog one column
Nwa amadi ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2023 bu mazi Peter Obi agala na iru na ikwa ariri megide ihe ona akowa dika nkawanye njo nke ajo onodu ubiam onu ntu umu afo ala anyi na abanye na ime ya kwa ubochi. Mazi Peter Obi […]
Mmadu isii bu ndi ji okoloto otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP anochite ogbonta vote ha di ichiche nke Delta State na ulo nzuko nnochite anya ogogo etiti House of Representatives ala anyi agbaghapula yabu otu ndorondoro PDP ma banye na nke All Progressives Congress APC. Nke a putara ihe unya bu Tuesday na ozuzu […]
Ulo olu ala anyi ahu na ebu agha emegide ima ego nakwa akuluba ohaneze mmiri ojo akporo Economic and Financial Crimes Commission EFCC ayiola umu afo Nigeria ka ha rapu yabu ulo olu ka oruo olu iwu ala anyi hanyere ya na aka na enweghi ihe mkpobi ukwu. EFCC mere ka nke a puta ihe […]
Nwa amadi ahu jiburu okwa onye isi ala Nigeria bu Chief Olusegun Obasanjo agala gbape ogige ume oku 30 MVA Power Substation ulo olu Geometric Power Ltd ruputara ohuru na mpaghara Ogbor Hill nke Aba dina Abia State. Nke a were onodu unya bu Tuesday dika Chief Obasanjo noro na mmeme mgbape olu ngo ogige […]
Ọtụtụ ndị mmadụ karịrị otu puku agbakola n’obodo Ouagadougou bụ isi ọchịchị mba Burkina Faso ụnyaahụ bụ Wednesday iji kwupụta ndonye ukwu ha nyere ndị agha nke mba ahụ dịka akụkọ kọrọ na ndị agha ọzọ kpara ububo ikwatu ọchịchị ndị agha akpọrọ military Junta nke President Ibrahim Traore nọ n’isi ya. Na izu ụka […]
Mba Somalia anọrọla ụnyaahụ bụ ụbọchị ikpeazụ n’ọnwa April were machie onye ọ bụla ji akara Njirimara nwa afọ mba Taiwan ịbata n’obodo ha ọzọ. Nkea sitere n’ọnụ ministry n’ahụ maka ihe ndị na-eme na mba ọzọ nyere mba Taiwan bụ ndị boro mba China ebubo si na ọ bụ ha manyere mba ahụ nọ […]
Ndị uwe ojii na mba Kenya ekwuola na mgbagbu nke agbagburu onye omebe iwu na mba ahụ ụnyaahụ bụ Wednesday n’isi ọchịchị obodo ha bụ Nairobi site n’aka ndị ji ọgba tum tum dịka nke tegoro aka e bidoro kwadowa ya. Charles Were bụ onye omebe iwu nke parliament mba Kenya na anochite anya mpaghara […]
Nwa amadi ahụ ji ọkwa nke onyeisi ndị agha na mba Sudan bụ Abdel Fattah Al-Burhan a kpọlitela Dafallah Al-Haj Ali dịka onye ga ojigodi ọkwa nke Prime minister na mba ahụ ka ọ dị ugbu a n’obi onyeisi ala ha bụ Khartoum ụnyaahụ bụ Wednesday. Nkea na-abịa ka o mechara izu ụka ole na […]
Akpupula otu nwanyi mba Australia enyere aha ya dika Erin Patterson ulo ikpe kwere maka ebubo na otinyere mmadu ato yana ha metutara ihe mgbu tinyekwara onye nke nwetara ihe mmeru aru site na nri ehihie obunyere ha. Ulo ikpe mere ka amata na odoziaku Patterson gbara afo iri ise bunyere ndi obia ya mmadu […]
Ndi uwe oji mba Sweden anwuchiela otu nwatakiri ka n’ eto eto, kwere maka onu egbe ato ogbapuru n’ isi Obodo ahu unya bu Tuesday. Yabu nwata k’ ozi n’ akowa na oriri mbombo isi ngwangwa ogbakanyechara egbe ahu n’ ebe ana eme isi di n’ isi Obodo ahu bu nke kpatara ndi uwe oji […]