Latest Updates

Page: 3

Ihe ọdachi dị egwu mere na Aba, Abia State, ụnya bu Wednesday dika ebe ana agbasa ozi yabu Advertising billboard dara ma dakwasi ọtụtụ ụgbọala nwere ụkwụ atọ amakariri dịka keke bucha ndị mmadụ, dika ọtụtụ ndị mmadụ nwetara ihe mmerụ ahụ ebe ụfọdụ zụtara ọnwụ n’ike. Ihe ọdachi a mere na Salad Market junction […]

Nwa amadi ahụ jibu ọkwa Governor na Anambra State bu Chief Willie Obiano, akagbuola akụkọ ahụ na efeghari n’ụwa ozi bu nke na akọ na ọ na akwado otu onye pụtara izo ọkwa Governor na ntule aka ọchịchị Anambra Governorship Election aga eme n’odi n’iru. Nkea sochiri dika ahụtara akụkọ na efeghari na uwa ozi […]

Ndị ụlọ ọrụ National Emergency Management NEMA, kwuputara na opekata mpe ihe ruru mmadụ iri abụọ na ise zụtara ọnwụ ha, mmadụ otu narị na iri isii na isii nwetara ihe merụ ahụ, ebe ezinụlọ puku itoolu na narị atọ na iri ise na abụọ bu ndi ọdachi ide mmiri metụtara na afọ 2024 na […]

President mba Ukraine bu President Volodymyr Zelensky adila njikere izute onye Chancellor mba Germany bu Friedrich Merz dika mba Ukraine n’ ario enye m aka ndi agha banyere mbawanye igbu n’ igwe mba Russia ji ebuso ha agha n’ agbanyeghi mbo nile mba US gbagoro iji gbochie agba ahu n’ ada n’ etiti ha . […]

Otu ndorondoro ahu n’ amasa ochichi mba Australia aka n’ iru akporo Coalition of Liberals and Nationals edozighariala dika ndi ndu otu ndorondoro abuo a nwechara nkwekorita idiko n’ otu. Nkwekorita a n’ abia dika ogatachara otu izu uka otu ndorondoro abuo a nwechara ogbaghara n’ etiti ha abuo. Onye ndu otu ndorondoro Liberal bu […]

Umu akwukwo mahadum achikobala ngaghari iwe iji akwado umu akwukwo ndi nke no na mba ofesi bu ndi nke ochichi President Donald Trump n’ achi mba America nyere ulo olu n’ ahu maka njem mba ofesi iwu ka ha kwusi inye akwukwo ikikere njem mba ofesi gara umu akwukwo dika ona akwadobe igbatikwu atumatu nke […]

Opekata mpe ya buru mmadu asato ka egburu n’ Ike n’ agha mba Israel buru banye n’ ulo ndi nta akuko dina Osama al- Arbid nke mpaghara northern Gaza tinyekwara opekata mpe mmadu iri na ise bu ndi nke nwugoro anwu na mpaghara ahu kemgbe abali unya. Umu afo Palestine ato ka egburu ebe mmadu […]

Onye nlekọta otu egwuregwu Super Eagles ala anyị nọkwa nke coach bụ Eric Chelle akọwala ihe kpatara o jiri hapụ ịhọrọ ndị otu egwuregwu ahụ amara aha ha n’ala anyị maka asọmpi iko Unity Cup nke afọ a. Dịka Chelle sịrị kọwaa, na ya hapụrụ ndị gụnyere Victor Osimhen yana Ademola Lookman iji nyee ohere […]

Ayra Starr eturula ugo dịka nwa afọ ala anyị mbụ ndị kpọrọ ma gee afere egwu ya runugoro otu ijeri na ọwa ozi YouTube. Ayra Starr agafela onye dịka Yemi Aládé bụbu onye oku egwu kacha wue ewu n’usoro ngụkọ ahụ. Ndị nta akụkọ nwetara ozi na Ayra Starr gbara afọ iri abụọ na atọ […]

Ndị uwe ojii ala anyị ngalaba ha nke Kano State police command ekwupụtala ogbugbu nke otu onye uwe ojii ọkwa ya gbagotere nọkwa DPO bụ Baba Ali na council ime obodo Rano nke State ahụ kworo maka esemokwu dapụtara n’etiti hana ndị ntorobịa. Nkea pụtara ihe site n’akwụkwọ ozi nke onye mmekọrịta ọhaneze nyere ndị […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited