Latest Updates adminApril 7, 20260 Onye Eze Odinala Obodo Edda Na Ebonyi State Akowala Mmadu Ole Egbugoro Na Ike Na Ogbaghara Okere Ala Obodo Ya Nakwa Obodo Amasiri by Maduabuchi Onwe Otu onye eze odinala na elekota obodo ldima Edda nke Edda local government area na Ebonyi... Read More! 1 Min Read
Latest Updates adminApril 7, 20260 Gbenga Hashim Agbaghapula Otu Ndorondoro Ochichi PDP by Moses Nnabuife Nwekwu Nwa amadi welitere isi nke oma na otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP na ala... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminApril 7, 20260 Otu Jikoro Ndi Dibia Oyibo Ala Anyi Ekwuputala Nkwusi Abubo Olu Ahu Ha Malite Ohuru by Moses Nnabuife Nwekwu Otu jikoro ndi dibia oyibo ala anyi nke ahu amara dika Nigerian Association of Resident... Read More! 1 Min Read
Latest Updates adminApril 2, 20260 Otutu Ndi Mmadu Anwuola Na Ihe Mgbawa Mere Na Ogige Ebe Onodu Ndi Agha Mba Burundi by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi agha mba Burundi emela ka amata na opekata mpe mmadu iri na ato tufuru... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminApril 2, 20260 Otu Ndorondoro ADC Ajula Mkpebi Ohuru INEC Jiri Kachapu Aha Ndi Nchikwa Yabu Otu Ndorondoro Na Ogogo Etiti by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro African Democratic Congress ADC ajula ihe ha kowara dika ajo nkowa ulo olu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminApril 2, 20260 Ulo Nzuko Nnochite Anya Ogogo Etiti Ala Anyi Ekwuputala Nkwado Ikeputara Ndi Mpaghara South East Otu State by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo nzuko nnochite anya ogogo etiti House of Representatives ala anyi ekwuputala nkwado ya ka... Read More! 2 Min Read