Latest Updates adminMarch 27, 20260 Ejirila Ipia Utali Napu Otu Nwoke Ndu Ya Na Ike Dika Osiri Di Na Omenala Obodo Enwere Na Bayelsa State by Moses Nnabuife Nwekwu Onodu amaghi kwuru adaputala na mpaghara Southern Ijaw LGA nke Bayelsa State dika otu nwoke... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminMarch 27, 20260 Sen Akpabio Enyela Nnukwu Nkwado Maka Ikeputa Anioma State site Na Ndigbo Nona Delta State by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi izugbe ulo nzuko ukwu Senate ala anyi na okwa Senate President bu Sen... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminMarch 27, 20260 Ochichi Enugu State Akagbuola Nkpocha Na Nzacha Nke Onwa March Na State A. by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State ekwuputala nkagbu mkpocha na nzacha kwa onwa akporo monthly environmental sanitation exercise... Read More! 1 Min Read
Latest Updates adminMarch 26, 20260 Agha Mba America Nakwa Israel Na Ebu Megide Mba Iran Na Mpaghara Middle East Agala Na Iru Na Ajo Onodu Amaghi Ihe Echi Ga Abu by Moses Nnabuife Nwekwu Mba United States of America adola mba Iran aka na nti ka okweta na emerigo... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminMarch 26, 20260 Umu Afo Mba South Africa Emela Ngaghari Iwe Ka Achupu Umu Afo Nigeria Nakwa Umu Afo Ufodu Mba Ndi Ozo Nona Mba Ahu by Moses Nnabuife Nwekwu Otu kwuru na onwe ha na mba South Africa emela ngaghari iwe na mpaghara Durban... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminMarch 26, 20260 Osisa Ogbako ‘Congress’ Otu Ndorondoro APC Maka Mpaghara South East Aputala Ihe Na Ozuzu Oke Ya by Moses Nnabuife Nwekwu Akpoputala osisa nke oma ndi turu ugo na ogbako Congress otu ndorondoro All Progressives Congress... Read More! 2 Min Read