Latest Updates adminApril 2, 20260 Anaputala Umuaka Abuo Ndi Ntori Mmadu Toro Na Ebonyi State Kpoga Anambra State by Maduabuchi Onwe Otu oru nchekwa amara dika Anambra state special Anti-touting Squad SASA anaputala umuaka abuo ndi ntori... Read More! 1 Min Read
Latest Updates adminApril 2, 20260 Aka Na Achi Enugu State Enyela Nkwado Mbugo Na Okwa Puku Kwuru Puku Ndi Olu Oyibo State A by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah enyela nkwado ibugo ha na... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminMarch 30, 20260 Aka Ndị Uwe Ojii Na Osun State Akpatala Mmadụ Irị Na Asatọ Ana Enyoenyo N’okwu Gbasara Wwakpo Emere Ndị Uwe Ojii Na State ahụ by Chidimma Kama Aka ndị uwe ojii ala anyị na Osun State akpatala mmadụ ịrị na asatọ ana enyo... Read More! 3 Min Read
Latest Updates adminMarch 30, 20260 Anwuchiela Di Na Nwunye Na lmo State Maka Itu Mgbere Ogwu Ike Na State Ahu. by Maduabuchi Onwe Ndi uwe ojii ala anyi na lmo state anwuchiela di na nwunye ana enyo enyo maka... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminMarch 30, 20260 Odachi Ihe Mberede Okporo Uzo Akpala Ike Ojo Na Enugu State by Maduabuchi Onwe Ihe ruru mmadu ato anwuola na ihe mberede okporo uzo mere na uzo awara awara ahu... Read More! 2 Min Read
Latest Updates adminMarch 27, 20260 Onye Isi Ala Mba America Ekwuputala Nkwusinata Na Ibu Agha Megide Ogige Akuru Ngwa Mmanu Nakwa Ume Oku Mba Iran by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba United States of America bu President Donald Trump emela ka amata... Read More! 2 Min Read