Osote aka na achị Rivers State bụ Prof Ngọzi Odu akọwala na ya agbaghi arukwaghim nọkwa ọrụ ya dịka deputy governor yabu state.

Written by on March 6, 2025

Osote aka na achị Rivers State bụ ọka mmụta Prof Ngọzi Odu akọwala ya ka o doo anya dịka akụkọ ụgha bụ ozi ahụ malitere fesawa ka ọkụ uguru na ya agbala arukwaghim nọkwa ọrụ ya dịka deputy governor Rivers state.

Akụkọ malitere fesawa ọ kachasị nọwa ozi Facebook na nwaanyị ahụ arituola nọkwa ya nke mere ka ndị mmadụ chịrị uche n’aka n’ihe banyere ọchịchị Gov Siminalayi Fubara na-achị state ahụ.

Ka osiladi, n’ozi Prof Odu nọrọ taa bụ Wednesday zipụ na Portharcourt site n’aka onye enyemaka ya bụ Owupele Benebo kachapụrụ akụkọ ahụ ma kọwaa ya dịka nke achọrọ iji duhie ụmụ ibe.

Prof Ngọzi Odu gwara ụmụ afọ state ahụ ka ha ghara ige asịrị ahụ ntị n’ihi na ya ka kwụ chịm n’ọchịchị nna ya ukwu bụ Siminalayi Fubara. Ebe ya na enweghị ububo igbahapu ya n’ọdịnihu.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited