[vc_row][vc_column]

5 0

Onye isi mba Thailand agbagharala nwaanyi ahu aturu nga afo iri ano na ato na uma onwa isii maka ikojuo yabu onye President na mba ahu.

Onye isi mba Thailand enyela mgbaghara gara nwaanyi ahu aturu nga afo iri ano na ato na uma onwa isii zuru oke na mba ahu maka ikato yabu onye isi ala na owa ozi mmekorita ohaneze na onwa January nke afo 2021. Anchan Preelert gbara naani afo iri isii na iteolu, ma burukwa onye oru […]

1 0

Opekata mpe yaburu mmadu di iri isii na otu ka mba lsreal gburu na odi nso a na mpaghara Gaza strip.

Opekata mpe yaburu mmadu di iri isii na otu ka mba Isreal dulagoro mmuo na ike na mpaghara Gaza strip unya bu Thursday tinyerekwara mmadu iri na iteulo ndi ozo ha hapuru na onodu odi ndu onwu kama. Nke a na abia dika mba Isreal noo kamgbe na eme ihe ike kwere ha iji huna […]

0

Mba United States achituola nwaanyi ahu ji okwa dika onye director nyere ulo olu CDC na mba ahu.

Mba United States achituola nwaanyi ahu ji okwa dika onye director nyere ulo olu Centres for Disease Control CDC bu Susan Monarez na mba ahu ka otu onwa gefechara enyere ya yabu okwa. Yabu nwaanyi ahu ka emere ka amata na achituru na okwa ochichi kwere maka na ojuru ibinye aka na akwukwo nke onye […]

0

Otu onye obu abu ozioma na ala anyi a emela ka amata na obu yana ndi noo na ulo nga ga emerube mmeme ncheta ubochi omume ya taata bu Friday.

Nwamadi ahu bu onye obu abu Chineke bu maazi Nathaniel Bassey onorola unya bu Thursday wee kwuputa na ya ga emerube mmeme ncheta ubochi omume ya taata bu Friday dika ya na gba afo iri ano na ano amuru ya. Yabu onye oje ozi chineke, gakwara na iru kwuputa na obu yana ndi noo na […]

0

Ohaneze ndigbo na Abia state ekwuputala njikere ha di ikwalite omenala igbo na uwa gba gburugburu.

Ohaneze Ndigbo na Abia State ekwuputala njikere ha di ihu na akwalite omenala igbo na ala anyi a ma iwebata udo toro ato na etiti ndi igbo nille. Nke a putara ihe site na onu onye isi oche ohaneze ndigbo na state ahu bu Dr. Chukwuemeka Chinyere Okwuonu unya bu Thursday oge hana edu ndi […]

[/vc_column][/vc_row]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu ntule aka ochichi ala anyi bu Independent National Electoral Commission INEC akpatughariela aka na usoro igbe ndeko ya amara dika INEC Official Register ma denye aha Sen David Mark dika onye isi oche izugbe otu ndorondoro ochichi African Democratic Congress ADC, ebe odenyere aha Ogbeni Rauf Aregbesola jiburu okwa […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Enyela ndi okpu ugboala ndumodu ka ha saa anya na mmiri nke oma ma huna ugboala ha nona ezi onodu tupu ha aputa olu na okporo uzo oge a abanyegoro na oge udu mmiri nke afo a bu 2026. Ndumodu a putara ihe na Awka bu isi obodo Anambra State site […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu edegalara ulo nzuko ukwu Senate akwukwo ayiyo maka nkwado iga bite ego ohuru di nari nde Dollar ise na iri na isii na uma ato yabu; 5 Hundred and 16 point 3 Million US Dollars. Nke a putara ihe unya bu Thursday […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi nakwa otu jikoro mba nwa onye ocha nke European Union EU enwela mkpebi ezi udo mmekorita ikwalite ngalaba ndi gunyere: azum ahia, nchekwa, mmuta nakwa nka na uzu nyere obodo a bu Nigeria. Nke a putara ihe site na onu Minister ogo nta ala anyi na ahu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt etiti ala anyi dina aka ochichi President Bola Ahmed Tinubu agbala akwukwo na ulo ikpe Federal High Court dina Abuja megide onye ahu jiburu okwa minister ala anyi huru maka mmanu petrol ma burukwa onye jiburu okwa Governor Bayelsa State bu Timipre Sylva na ebubo ida iwu kana iwu megide […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro ochichi All Progressives Congress APC eweputala abali iri na ise nakwa iri na isii nke onwa ozo bu May dika ubochi ntule aka ochichi ime ulo akporo Party Primaries iruputa onye ga eji okoloto otu ndorondoro a zoo okwa onye isi ala na ntule aka ochichi izugbe afo 2027. […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu ndorondoro All Progressives Congress APC na Ebonyi State enyela ndumodu gaara ndi choro iji okoloto ya zoo okwa ochichi na State ahu ka ha buru uzo nata ikikere sitere na aka Gov Francis Ogbonna Nwifuru tupu ha aga igote akwukwo ikikere Nomination Forms. Ndumodu a putara ihe unya bu Monday […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Nwa afo Anambra State ama ama na imeputa ihe nkiri onyonyo film na ngalaba ejije Nollywood ala anyi bu Yul Edochie ekwuola ya hoo-ha sina onye ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala anyi na afo 2023 bu mazi Peter Obi agaghi abu onye isi ala […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State ekwuputala maka ofufu nakwa ochicho ana acho otu nwagbobia gbara afo iri abuo enyere aha ya dika Anna Nwigbo na State a. Na ozi onyefere ngalaba akuko uwa anyi ka onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii ala anyi na State a bu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu nwoke gbara afo iri ato na ise enyere aha ya dika Ivi Joseph ma buru nwa afo Akaeze Ihenta nke Ivo LGA na Ebonyi State efuola na ike na Enugu State. Nke a putara ihe site na ozi onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii ala anyi na State a […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited