Mmadu itolu atufuola ndu ha site na mwakpo mba Russia megara mba Ukraine.

Written by on April 23, 2025

Mmadu itolu atufuola ndu ha site n’ihe ngbawa drone mba Russia turu bu nke dakwasara ugboala bus bu ndi olu na mba Ukraine.

Mwakpo a bu n’ ututu tata bu Wednesday ka omere na mpaghara South Central city nke Marhanets.

Nwa amadi ahu ji okwa regional chief mpaghara Dnipropetrovsk bu Serhiy lysak mere ka amata na opekata mpe ya buru mmadu iri ato bu ndi nwetara ihe mmeru aru ebe onu ogugu ndi ozo kana agbagokwa.

Mwakpo a n’ abia dika ndi ndu mba UK, France, Germany nakwa US n’ akwado inwe nkparita ubobo na London etu aga esi weputa atumatu aga eji iwusagodu ngwa ogu n’ ogbaghara ahu malitere kemgbe afor ato k’ odi ugbua.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited