Enyela Nkowa Gaara Umu Afo Nigeria Banyere Ka Onu Ego Ana Ere Otubo Ala [tomatoes] Ga Esi Di Na Oge Na Adighi Anyi
Written by admin on June 15, 2026
by Maduabuchi Onwe
Ndi mara nke ekwe kuru na ikoputa otubo ala akporo tomatoes na Nigeria ekwuputala na onu ego ana ere ya ga agbadata nke oma na onwa October afo a bu 2026.
Nke a putara ihe site na ozi onye isi oche otu na ahu maka ndi na akoputa otubo ala na Nigeria amara dika Tomatoes and Orchard Producers Association of Nigeria TOOPAN bu maazi Oyeleke Bola nyefere ndi nta akuko unya bu uka na Nigeria.
Bola na nkowa ya mekwara ka amata na nke a bu kwere maka ubara otubo ala ha na akoputa na states ndi gunyere; Plateau, Kaduna, Kano, Gombe, Ondo nakwa otutu states ndi ozo.
Na ikpeazu ka omeziri ka amata na ihe mere yabu onu ego ana ere otubo ala ga eji wee gbuo oge wee ruo onwa October afo a bu kwere maka enweghi ezi nchekwa nke ana ahuta na ufodu states ndi ahu na akoputa ya.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.