Author: admin

by Maduabuchi Onwe Government Anambra state ekwuputala hoha na ha ka na ata afufu iji kwuo ugwo ego mbite nille maazi Peter Obi nakwa ogbo ya bu Willie Obiano bikochara oge ha chiri Anambra state. Commissioner na ahu maka ego na state ahu bu Hon. Izuchukwu Okafor mere ka nke a puta ihe oge yana […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi ana enyoenyo na ha bu ndi akpobi tika zogbuo na udi amara dika thugs anorola taata bu Tuesday nochie onye ahu ji okoloto otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC azo okwa onye isi ala na ntule aka ochichi afo 2027 bu mazi Peter Obi. Nke a ka ozi kowara na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu onye olu ulo olu Nigeria Customs Service enyere aha ya dika Prince Etteng Ise ezutela onwu ike ya na ihe mberede okporo uzo mere ohuru na Cross River State. Na okwu ya taata bu Tuesday na Calabar bu isi obodo State ahu site na ozi onyefere ndi nta akuko ka […]

by Chika Nwazu Ihe oke ụjọ adaputala na Port Harcourt bụ isi obodo Rivers State mgbe onye uwe ojii gbagburu Anthony Obodo gbara afọ iri abụọ na abụọ onye gụchagoro akwụkwọ na mahadum University of Port Harcourt. Nna nwa amadi ahụ mmiri fara na eze bụ Princewill Obodo, boro ndị uwe ojii ebubo na e […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu egwu ball Aston Villa nke English Premier League ebinyela aka ojiri gote nwa afo mba Senegal na agbara otu egwuregwu Paris Saint Germain PSG nke mba France bu Ibrahim Mbaye. Mbaye ka ozi mere ka amata na Aston Villa gotere ya na onu ego di nde Dollar iri isii na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu National Centre for the Control of Small Arms and Light Weapons emebiela ngwa ogu di otu puku, nari ano na iri na iteolu bu ngwa ogu ojo na udi illicit weapons anaputara na aka ndi ona ekwesighi idi na aka. Ulo olu a gakwara na iru naputa egbe di […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu ala anyi ahu na ebu agha emegide ima ego nakwa akuluba ohaneze ndi Nigeria mmiri ojo akporo Economic and Financial Crimes Commission EFCC agwala onye ahu jiburu okwa Governor Bayelsa State bu Timipre Sylva ka owuchie izara onu ya na ebubo ori ego di nde Dollar iri na ano […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu enyela ntuzi aka ime nhazighari zuru oke na udi nwa bekee kporo comprehensive reform gaara ngalaba egwuregwu ball ukwu Nigeria. Nke a bu kwere maka adighi ike bu otu egwuregwu ball enwegasiri na ala anyi inweta ntozu oke maka asompi egwuregwu na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi na okwa President ulo olu na achikwa egwuregwu ball ukwu ala anyi akporo Nigeria Football Federation NFF bu Ibrahim Gusau nakwa ndi ozo agbala alukwaghim na okwa ochichi ha. Nke a pụtara ihe na ozuzu oke na abali pụtara taata bu Thursday site na ozi ulo akwukwo akuko Vanguard […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ala anyi bu Nigeria nakwa mba Thailand ekwuputala mkpebi ha ikwalite udo mmekorita akuluba nakwa ezi onodu azum ahia na iji ego achu nta ego maka odimma habu mba abuo. Nke a putara ihe unya bu Tuesday na Abuja site na onu Minister ala anyi na ahu maka odimma mba ofesi […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited