News
Aka chiburu Kaduna State bụ Mallam Nasiru El Rufai ebola ebubo sina o nweghị mgbe ọ bụ echiche obi President Bola Ahmed Tinubu ka ya soro n’ọchịchị ya. Dịka o siri kọwaa, na ndị omebe iwu ogo etiti enweghị mgbe ha jụrụ ịnabata ya maka okwu metụtara ọnọdụ nchekwa nke ha nwetara maka ụlọrụ DSS. […]
Govt Enugu State akatola ya na ebe odi ukwuu bu ebubo ajo akparama agwa nke onye isi oche Nsukka LGA jiri manye onwe ya na ikikere diara naani govt State a site na ulo olu ministry na ahu maka okpuru ochichi ime obodo, mmepe imime nakwa echimechi. Mgbaru iru megide yabu akparama agwa ojo putara […]
Akpokuola ndi otu Christ na uwa niile ka ha gbasoro usoro ndi ahu kwesiri ekwesi cho iru Chukwu Okike Abiama maka ezi onodu ha na uwa a nakwa nketa oke alaeze yabu Chukwu. Ayiyo a putara ihe nwanne unya bu uka site na onu onye ukochukwu na elekota ulo uka Mount Olive Discipleship House dina […]
Ọchịchị Abia State site na ụlọrụ ministry of budget and planning emela ka ọhaneze mata na ha amalitela ndebanye aha ụmụ afọ state ahụ yana ndị bi ebi na Abịa State. Dịka gọọmenti state ahụ sịrị kọwaa, ndị debanyere aha ha ka aga enye akwụkwọ ikikere nke nwere akara Abia State Social Identification Number. Site […]
Ndị uwe ojii na mba France anwụchiela mmadụ iri ana ebo ebubo na ọ bụ ha nyere Mohammed Amra aka bụ onye atụrụ mkpọrọ ka anwụchichara ya na mba Romania. Mmadụ iri ahụ anwụchiri ugbua ka e kwuru na ha nyere nwoke ahụ aka ka ọ rie mbọ mbọ ọsọ. Ndị uwe ojii ahụ kwupụtara […]
Onyeisi ala mba Ukraine bụ President Volodymyr Zelensky ekwuola ya ka ọ daa gem na ntị onye ọbụla si na ya dị njikere iritu nọkwa ọrụ ya dịka onyeisi ma ọ bụrụ na ọ bụ ya ga eme ka mba Ukraine sonyere n’otu ahụ akpọrọ North Atlantic Treaty Organisations NATO n’aha mkpirisi. O kwuru nkea […]
Mba United Kingdom akpọla oku ka amara ihe e mere ngwa ngwa ma kwụsị ọgba aghara ahụ na-ada na mba Democratic Republic of Congo dịka otu ndị agha M23 Rebels group kana akpọ ekwo nkụ na esi agụgo na ọwụwa anyanwụ mba ahụ. Mba UK kwuru na Congo yana ogbo ha bụ Rwanda ga asọpụriri […]
Ọchịchị nke obodo Vatican ekwuola si na ọnọdụ ahụike nke onye nlekọta ụlọ ụka nzukọ nsọ catholic n’ụwa niile bụ Pope Francis akawanyela njọ n’agbanyeghị na onwebeghi ka o siri gosipụta ọzọ metụtara iku ume. Nwa amadi a kana enweta ikuku site na ọnọdụ nke akpọrọ high flow oxygen therapy ebe e mekwara ka amata […]
Ụsụụ ndị agha nke Sudanese Army azọla ụkwụ dimkpa site na ịwakpo ogige El Obeid nke mgbago ugwu obodo Kordonfan bụ ebe e kwuru na ọ bụ otu ndị agha ọzọ akpọrọ Rapid Support Response na-achịbu eze na ya kemgbe ọnwa April nke afọ 2023. Dịka ọnụ na e kwuru ndị agha na mba ahụ […]