News
Page: 4
Aka n’ achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo eduola Dr Law Mefo n’ iyi olu dika Commissioner ohuru n’ ahu maka mgbasa ozi na State ahu. Nke a putara ihe n’ obi govt dina mpaghara Amawbia nke Awka bu isi obodo Anambra State dika ulo nzuko omebe iwu State ahu nochara unya bu […]
Aka n’ achi Anambra State bu Gov Charles Chukwuma Soludo anorola taata bu Tuesday gbara Commissioner State ahu n’ ahu maka mgbasa ozi bu Hon Paul Nwosu ugbonwamkpi n’ okwa olu ya. Ozi sitere n’ obi ochichi State ahu dina Awka n’ akowa na Gov Charles Soludo napuru nwa amadi a okwa olu ya kwere […]
Otu ndorondoro Labour Party na Anambra State akowala ntule aka ochichi Local Govt Elections ana akwadebe na State ahu dika nke ana ahazi n’ usoro megidere iwu. Labour Party boro ebubo sina obu ulo olu ntule aka ochichi Anambra State Independent Electoral Commission ANSIEC gbasoro yabu usoro megide iwu n’ ihe banyere nhazi ntule aka […]
Aka ndi nchekwa Nigerian Security and Civil Defence Corps NSCDC ngalaba ya nke Abia State akpatala otu nwoke gbara afo iri isii na ano bu mazi Nnanna Michael kwere maka ebubo inwe ogige ebe ana amusisiri ya umuaka n’ uzo megidere iwu amara n’ olu bekee dika Illegal Baby Factory. Nwoke a bu nwa afo […]
Ndi nchikwa uka Lord’s Chosen Charismatic Revival church n’ ala anyi akowala ya dika akuko awarawa bu ozi onyonyo n’ efesasi n’ owa ozi mmekorita ohaneze mana egosi mmadu abuo uka ahu ebe hana enye akuko olu ebube Chukwu ruru na ndu ha nke ahu nwa bekee kporo “Testimony” n’ udi gbara ndi mmadu gharii. […]
Ndi oji egbe eri ana amaghi ndi ha bu anorola taata bu Monday wakpo ogige isi ulo olu ndi uwe oji Umunze Divisional Police Headquarters nke Orumba South LGA na Anambra State ma napu ndi uwe oji mmadu abuo ndu ha n’ ike. Odachi a n’ abia taata dika ogasiri naani izu uka abuo ndi […]
Nwa amadi ahu ji okwa Spiritual Director nyere ogige ekpere Adoration Ministry, Enugu, Nigeria bu Rev Fr Ejike Mbaka ekwuputala nkwado ya nyere onye ahu ji okoloto otu ndorondoro People’s Democratic Party PDP azo okwa onye isi oche okpuruochichi Enugu East LGA na ntule aka ochichi Local Govt Elections n’ akpudobe nso na State a […]
Ndi uwe oji ala anyi na Imo State anapula ndi osochi egbu mmadu ato ndu ha n’ ike na State ahu bukwanu ndi ana ebo ebubo na ha choro iwakpo otu ogige isi ulo olu habu ndi uwe oji. N’ ozi onyefere ndi nta akuko n’ ogige Police Command Headquarters dina Owerri taata bu Monday […]
Aka n’ achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah agbapela ya n’ ozuzu oke ya bu olu ntiteghari ogige nkwu Enugu United Palm Products Ltd na State a. Gov Peter Mbah mere nke a unya bu Thursday oge owuchiri obodo Ibite-Olo dina Ezeagu LGA maka mmeme mgbape a dika osiri di na nkwekorita ego […]