Governor Peter Ndubuisi Mbah etola Hon Ifeanyi Ugwuanyi dika imerube ncheta omumu ya.
Written by Onyinye on March 22, 2025
Aka na achi Enugu State bu Governor Peter Ndubuisi Mbah esonyela ndi Steeti ya to onye ahu jitopuru okwa governor Enugu State bu Hon Ifeanyi Ugwuanyi dika omerube mmeme ncheta omumu na o agbara afo iri isii na otu.
Na ozi oweputara n’ owa ozi social media ya, ka Gov Peter Mbah noro to yabu onye jitopuru okwa governor Enugu State bu Hon Ugwuanyi Maka ezi ukpuru Udo na na ikpe nkwu m oto nyere state a nakwa ndi bi n’ ime ya., ogakwara n’ iru rio Chukwu okike abiama ka onye ya ogologo ndu na aru isi ike iji me ka state a rite uru n’ ubara amamihe ya.
Gov Mbah kwuru na o ga aga na iru na ihu yabu olu akachiburu State a luru na anya ya na olu ndi ahu iji kwalite ihe di mma nyeere ndi Enugu.
O kpekwara ka Chineke nye ya ogologo ndu, aru ike bu igba na amara iji ga na iru ilu ezi olu nyeere Enugu State.
Onye nta akuko anyi hutara na yabu onye jitopuru okwa ochichi Enugu State ka amuru na mkpuru ubochi iri abuo na onwa March afo 1964 dika o bu buru Onye okaiwu emechaa ochia Enugu State malite na afo 2015 rue na 2023.