Aka n’ achi mba South Africa akpola otu mmadu iri ise na itolu ahu bu umu afo mba ahu gbapuru gbaga mba US ndi ujo ma n’ akowa na ha kaga anaghachite azu.
Written by Onyinye on May 14, 2025
Aka n’ achi mba South Africa bu President Cyril Ramaphosa akpola otu mmadu iri ise na itolu ahu bu umu afo mba South Africa gbapuru gbaga mba US ndi ujo ma n’ akowa na ha kaga anaghachite azu.
Iga echeta na otu ahu mejuputara umu afo mba Africa,wuchiri mba US nwanne unya bu Monday dika president Donald Trump nabatachara ha n’ akowa na ha n’ enwe ihe ima aka nke nkpachapu.
President Ramaphosa meziri ka amata na ka ha ra bu ndi ahu gbapuru anaghi enwe onu na mbo nile ana agba iji gbo nsogbu nke enweghi oke nhata nha enweburu n’ oge gara aga.ma n’ akowa opupu ha dika nnukwute ihe igba anya mmiri.
K’ osiladi,nwa amadi a kowara na ya kwudosiri Ike dika nwa afo mba South Africa Igbo nsogbu obula biara ha n’ abughi iwere ujo gbapu.
Discover more from Owelle FM
Subscribe to get the latest posts sent to your email.