Onyeisi ala mba South Africa bụ President Cyril Ramaphosa emela njem gaa leta mpaghara oke ide mmiri kpara ike ọjọọ.

Written by on June 16, 2025

Onyeisi ala mba South Africa bụ President Cyril Ramaphosa anọrọla n’ụbọchị Friday mee njem gaa leta mpaghara oke ide mmiri kpara ike ọjọọ ma taa isi mmadụ rugoro iri asaa na asatọ dịka ọnụ ọgụgụ ndị nwụrụ anwụ kana agbago.

President Ramaphosa gara n’obodo Mthatha nke dị na mpaghara Eastern Cape province bụ ebe ide mmiri kacha kpaa ike ọjọọ.

N’oge ahụ ka ụlọrụ National disaster management center nọrọ gwa ya okwu banyere ọnọdụ ahụ tupu ọ gawa ịhụ akwa mmiri ahụ ide mmiri nọrọ buru ụgbọala nke bu ụmụ akwụkwọ bụ nke tara isi mmadụ niile nọ n’ime ya.

Ya bụ onyeisi ala mere ya bụ njem kworo maka ihe mmadụ niile malitere kwụwa banyere ihe ọchịchị obodo ahụ megoro ma ọ bụ kwuo nyere ya bụ ihe ọdachi.


Discover more from Owelle FM

Subscribe to get the latest posts sent to your email.


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



Current track

Title

Artist

Discover more from Owelle FM

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited