by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba United States of America bu President Donald Trump emela ka amata na oga aga na iru na ohere oma igbu oge nyere nkusu ya megide ogige akuru ngwa mmanu nakwa ume oku mba Iran. President Trump kowara na nke a ga ewe abali iri malite taata bu […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onodu amaghi kwuru adaputala na mpaghara Southern Ijaw LGA nke Bayelsa State dika otu nwoke gbara afo iri ano na asaa enyedebere aha ya dika Emi dara ma nwuo na ike oge ana enye ya ntarama ahuhu na usoro odinala ndi mpaghara ahu. Nwoke a ka ozi mere ka amata na […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi izugbe ulo nzuko ukwu Senate ala anyi na okwa Senate President bu Sen Godswill Akpabio ekwunwuola nkwado ya na ebe ogbara okpurukpu nyere ikeputa Anioma State bukwanu ebe ga emejuputa na ndi Igbo ahu bina Delta State. Sen Akpabio mere ka nke a puta ihe nwanne unya bu Wednesday […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State ekwuputala nkagbu mkpocha na nzacha kwa onwa akporo monthly environmental sanitation exercise nke onwa a bu March kara iwere onodu echi bu Saturday abali iri abuo na asato nke onwa a na mpaghara niile State a. Nke a putara ihe unya bu Thursday na isi obodo Enugu site […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Mba United States of America adola mba Iran aka na nti ka okweta na emerigo ya na agha ahu yabu mba America jikoro aka yana Israel ebuso mba ahu mejuputara na ndi okpukpere uka Islam. Nke a ka America yiri egwu sina oga akwara Iran oke nkwa onwu karie ka omegoro […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu kwuru na onwe ha na mba South Africa emela ngaghari iwe na mpaghara Durban nke mba ahu ma kpo oku iwu siri ike nke njem mbata na udi immigration laws nakwa nchekwa okere ala ha megide ndi si mba ozo nke umu afo ala anyi a bu Nigeria sona ime […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Akpoputala osisa nke oma ndi turu ugo na ogbako Congress otu ndorondoro All Progressives Congress maka mpaghara South East bukwanu nke were onodu unya bu Wednesday na isi obodo Enugu. Na yabu ogbako nke ndi noro na isi ya gunyere: Gov Hope Uzodimma na achi Imo State, ogbo ya nke Enugu […]
by Chika Nwazu Ọchịchị Kano State enyela ntụziaka ka onye ọ bụla a kpọlitere nọkwa na state ahụ bụ onye nwere mmasị ịzọ otu ọkwa nkea ma ọ bụ nke ọzọ n’afọ 2027 gbaa arukwaghim nọkwa ya ugbua tupu ana eru n’abalị iri atọ n’otu nke ọnwa March afọ 2026. Nkea pụtara ihe n’akwụkwọ ozi […]
by Maduabuchi Onwe Aka na achi Oyo state bu governor Seyi Makinde emela ka amata na ozi ana ebughari na ya esigo na otu ndoro ndoro ochichi People’s Democratic Party PDP wee puo na state ahu bu ozi awara awa ugha na edughe ndi mmadu ozo. Governor Makinde gakwara na iru mee ka amata na […]
by Maduabuchi Onwe Ndi uwe ojii ala anyi na Oyo state anwuchiela mmadu ato ana enyo enyo na ha na ere anu mmadu na state ahu. Nke a putara ihe site na ozi onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe ojii ala anyi na state ahu bu SP Ayanlade Olayinka nyefere ndi nta akuko unya bu […]