Latest Updates
Page: 4
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi ekperima awakpola ma bie aka ojo ntisa na ogige ume oku electric nke T99 dina owara oku Ugbelli/Benin 330 KV Transmission Line na Delta State. Nke a putara ihe taata bu Friday site na onu onye General Manager na ahu maka odimma ohaneze nyere ulo olu ikikere oku Transmission Company […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Enugu State bu Gov Peter Ndubuisi Mbah akpolitela otu onye nta akuko ama ama bu mazi Onyekwere Nwobodo na okwa onye ndumodu puru iche nyere yabu aka na achi State na ihe metutara mgbasa ozi na udi nwa bekee kporo Special Adviser on Media. Nke a putara ihe […]
by Maduabuchi Onwe Government Ebonyi state dina aka ochichi Gov Francis Ogbonna Nwifuru ekwuputala njikere ya ileba anya na oru ngo ndi ahu ochichi ndi nke pugoro apu nakwa ndi nke noo ugbu a gbaghapugoro na state ahu. Ogakwara na iru mee ka amata na nke a so na mbo ya na agba ikwalite onodu […]
by Chika Nwazu Aka ndị uwe ojii na Rivers State akparala otu nwoke gbara afọ iri abụọ na itoolu bụ Robinson Uche maka ebubo igbu onye ọzọ gbara afọ iri anọ na abụọ bụ Shedrack Ogadinma Chukwem. Ndị uwe ojii kwuru na nwa amadi ahụ yana mmadụ anọ ndị ọzọ nọ na ọsọ ugbua ka […]
Ndị uweojii ala anyị na Nasarawa State ekwuputala ezi ọrụ ha banyere mgba ha na agba emegide ndị omekome, ma nwụchikọ ụfọdụ ndị ntọri nakwa onyi ịsị ndị otu oji egbe aga na akpa ike ọjọ na State ahụ. Nkea pụtara ihe ụnya bu Sunday site n’aka onye mmekọrịta ọhaneze nyere ndị uweojii na State […]
Ndị uweojii ala anyị anapụtala otu onye ndị ntọri tọrọ ma nwuchikọ mmadụ asatọ ana enyo enyo na ha bu ndi ntọri na Delta nakwa Kaduna States n’oge ha nọ ọrụ, dika ha nwetara ọtụtụ ngwa ọgu nakwa mgbo egbe n’aka ha. Nkea pụtara ihe site n’aka onye mmekọrịta ọhaneze nyere ndị uweojii bu DCP […]
Ndị uweojii na mba United Kingdom anwuchiela mmadụ narị ise na iri abụọ na abụọ na London bu isi obodo mba ahụ, kwere maka na ha na eme njem ngaghari iwe emegide kpebie mba United Kingdom kpebiri imechi otu Palestine Action. Nkea putara ihe site n’aka ndị uweojii ahụ ụnya bu Sunday, dika ha kọwara […]
Nwa amadi ahu so na ndi choputara otu ndorondoro people’s democratic party PDP bu Prof, Jerry Gana, emela ka amata na nwa amadi ahu jiburu okwa governor Anambra state bu Mazi Peter Obi ga emeriri onye obula sitere ngbago ugwu imasa ya aka,ma oburu na ojiri okoloto otu ndorondoro PDP zoo okwa ochichi. N’ okwu […]
Ndị ọrụ nchekwa emela ka amata na ọtụtụ ndị mmadụ zụtara ọnwụ ha n’ike site na mwakpo otu ndị Islamic State mere na ugwu ọwụwa anyanwụ nke mba Democratic Republic of Congo. N’ime mmadụ iri abuo ahụ zutara ọnwụ ha n’ike bu ndi okpukpere chi uka Christ bukwanụ ndị sonyere na ekpere imụ anya abalị […]
Onye ndu otu ekperime ama ama na mba Ecuador dị na South America enyere aha ya dika Adolfo Macias Villamar, a bụrụla onye anwụchiri ma nyefe ya na aka mba United States iji nye ya ntaramahụhụ ruru ya kwere maka ịgba mgbere ọgwụ ike nakwa ngwa agha. Nwa amadi a amakariri dịka Fito bu onye […]