Author: admin

Page: 3

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba North Korea bu President Kim Jong Un eyiela egwu iji ndi agha mba ahu gaa kpochapu mba South Korea kpamkpam na elu uwa a dika osiri metuta ajo onodu ngwere na agwo diwara kemgbe na etiti habu mba abuo gbara onwe ha agbata obi. President Kim Jong […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otutu ndi mmadu nakwa otu di ichiche agala na iru na akato nkusu ahu ndi oji egbe eri megara onye ahu ji okoloto otu ndorondoro Labour Party zoo okwa onye isi ala Nigeria na afo 2023 bu mazi Peter Obi nakwa onye ahu jiburu okwa National Chairman otu ndorondoro All Progressives […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu ayiola ndi omebe iwu ulo nzuko ogogo etiti akporo National Assembly ka ha kpatugharia aka na iwu ala anyi ma tinye ndi uwe ojii State Police dika otu na ime mbo ochichi ya na agba megide ihe aka mgba nchekwa ala anyi […]

by Chika Nwazu Otu nwokorobịa enyere aha ya dịka Edward Okorie abụrụla onye anwuchiri maka ebubo na oji aka ya were tigbuo enyi nwaanyị bụ Sophy Chika n’oge ha na-enwe esemokwu n’ebe obibi ha dina Ohafia nke Abịa State. Nwaanyị ahụ mmiri fara na eze ka e kwuru na ọ bụ onye ahụike akpọrọ Nurse […]

by Chika Nwazu Ụlọ olụ ọkụ akpọrọ FirstPower emela ka ọhaneze mata banyere otu onye ọkụ ha dọgburu na Awka bụ isi obodo Anambra State. N’ozi sitere n’aka onye head of Communications ha bụ Mr Izunna Okafor kwuru na ya bụ ihe n’isi ụtụtụ ụnyaahụ bụ Tuesday na mpaghara Ogechukwu Street dina Awka. Ozi ahụ […]

Aka chiburu Kaduna State bụ Mallam Nasiru El Rufai ebola ebubo sina o nweghị mgbe ọ bụ echiche obi President Bola Ahmed Tinubu ka ya soro n’ọchịchị ya. Dịka o siri kọwaa, na ndị omebe iwu ogo etiti enweghị mgbe ha jụrụ ịnabata ya maka okwu metụtara ọnọdụ nchekwa nke ha nwetara maka ụlọrụ DSS. […]

Govt Enugu State akatola ya na ebe odi ukwuu bu ebubo ajo akparama agwa nke onye isi oche Nsukka LGA jiri manye onwe ya na ikikere diara naani govt State a site na ulo olu ministry na ahu maka okpuru ochichi ime obodo, mmepe imime nakwa echimechi. Mgbaru iru megide yabu akparama agwa ojo putara […]

Akpokuola ndi otu Christ na uwa niile ka ha gbasoro usoro ndi ahu kwesiri ekwesi cho iru Chukwu Okike Abiama maka ezi onodu ha na uwa a nakwa nketa oke alaeze yabu Chukwu. Ayiyo a putara ihe nwanne unya bu uka site na onu onye ukochukwu na elekota ulo uka Mount Olive Discipleship House dina […]

Onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Ini Edo ekwupụtala ọnwụ nke nna ya nwụrụ anwụ. Na iru uju nke nwoke ahụ ka Ini Edo nọrọ na ọwa ozi Instagram ya na mgbede ụnyaahụ bụ Monday kọwaa nwoke ahụ lagoro mmụọ dịka ịhụnanya mbụ ya nwenugoro na ndụ ya niile. O kwuru n’ihe banyere nna […]

Ndị uwe ojii Lagos State Police Command ekwupụtala nwụchi nke ha nwụchiri otu nwoke gbara afọ iri abụọ na atọ e nyere aha ya dịka Gbolahan Adebayo maka ogbugbu nke o jiri aka ya were tigbuo enyi nwaanyị gbara afọ iri abụọ na ise. N’ime ka ndị nta akụkọ mata nkea ụnyaahụ bụ Monday ka […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited