Latest Updates

Page: 5

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi oche otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC na Enugu State bu Dr Johnpaul Anih akatola ya na ebe odi ukwuu bu ihe okowara dika ogbaghara ndi ihe oma na asa afo choro iji butere otu ndorondoro a ihe mkpobi ukwu na State a. Dr Anih mere ka nke a […]

by Chika Nwazu Otu egwuregwu Enugu Rangers football club abụrụla ndị ekpubere okpueze dịka ndị turu ugo na asọmpi Nigeria Premier Football League NPFL nke itoolu ya dịka ha jicha ọkpụ goolu abụọ asatara otu merie ogbo ha bụ Ikorodu City na ama egwuregwu Mobalji Johnson Arena dina Onikan Lagos ụnyaahụ bụ ụka. Otu Rivers […]

by Chika Nwazu President Bola Ahmed Tinubu ekwuola na o nweghị ihe ọbụla ya bu n’obi megide ọka mmụta Stanley Osifo bụ onye yana ya zọ kọrọ onye ga-eji ọkọlọtọ otu ndọrọndọrọ ọchịchị APC zọ ọkwa onyeisi ala n’afọ ọzọ. Tinubu kwuru nkea ụnyaahụ bụ ụka n’oge ọ na agwa ndị ndu yana ndị nkwado […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo ikpe Federal High Court ji Abuja mere onodu enyela nkabi ikpe ma kachapu nnyedebe oge sitere na ulo olu Independent National Electoral Commission INEC megide otu ndorondoro ochichi di ichiche maka ubochi enyedebere ichikoba ntule aka ochichi ime ulo akporo Party Primaries. Yabu ulo ikpe gakwara na iru kachapu nke […]

by Oluchi Okafor-Iloh Minister ala anyi na ahu maka olu bu Sen David Umahi ekwuputala hoo-ha sina mpaghara South East ga aga na iru na akwado President Bola Ahmed Tinubu okachasi dika osiri metuta yabu onye isi ala inaghachi azu na ochichi nke ugboro abuo na afo 2027. Sen Umahi jitopuru okwa Governor Ebonyi State […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ala anyi bu Nigeria nakwa mba Italy enwela mkpebi iweputa otu olu akporo Working Group maka ntinye na olu atumatu Global Partnership for Education GPE dika osiri metuta ichuta ego di ijeri Dollar ise yabu; 5 Billion US Dollars maka amuma a ebum na uche ya bu igbanwe ezi onodu mmuta […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Mba America akpugala onye ahu jiburu okwa onye isi ala mba Cuba bu Former President Raul Castro ulo ikpe kwere maka ebubo atumatu ojo igbu umu afo America nakwa agwa ekperima ozo na afo 1996. America mere ka amata na nke a ka yabu onye jiburu okwa onye isi ala mere […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ayiola onye ahu jiburu okwa onye isi ala anyi bu Former President Goodluck Jonathan ka okwanyere onwe ya ugwu ma zeere ihe obuna ga emeto aha ya na okwe ndorondoro ochichi Nigeria dika osiri metuta ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Ayiyo a putara ihe unya bu Wednesday site na onu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Aka na achi Rivers State bu Gov Siminalayi Fubara arituola na isonyere zoo okwa na ntule aka ochichi ime ulo otu ndorondoro All Progressives Congress APC maka iji okoloto otu ndorondoro ahu zoo okwa Governor na ntule aka ochichi izugbe afo 2027. Nke a putara ihe na ozuzu oke ya na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Akpolitela nwa amadi ahu jiburu okwa Governor Ebonyi State bu Sen Sam Egwu na okwa onye isi oche otu nnyocha akporo screening committee maka okwa onye isi ala, nke ndi aka na achi State nakwa ndi omebe iwu ogogo etiti nyere otu ndorondoro Nigeria Democratic Congress NDC. Nke a putara ihe […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited