Latest Updates

Page: 7

Nwa amadi ahu ji okwa interior minister mba Pakistan bu Mohsin Naqvi akatola adachi ahu ejiri wakpo ugboala bu umu akwukwo ma gbuo otutu n’ ime ha dika okowara ya dika ndi Ajo obu bu ndi nke anya ha di n’ igbu umuaka n’ udi ikwatu Obodo ahu. Ndi agha mba ahu n’ ebo mba […]

Otu United Nations UN emela ka amata na ndi otu ha no na mpaghara Gaza’s strip nke mba Palestine enwetabeghi ohere ikesa akurungwa enye m aka ha bu n’ agbanyeghi otutu ugboala truck bu akurungwa ndi a abanye na mpaghara ahu kemgbe abali abuo k’ odi ugbua. Ndi olu agha mba Israel mere ka amata […]

Onye bụbu onyeisi ala mba Gabon achịturu nọkwa ya site n’aka ndị agha n’afọ 2023 bụ Alị Bongo enwerela onwe ya ma hapụ obodo ahụ ngwa ngwa ma wuchaa na mba Angola. Nkea pụtara ihe site n’ozi onyeisi ala mba Angola zipụrụ na ọwa ozi bụ ebe ọ nọrọ kwuo na Ali Bongo yana ezinụlọ […]

Otu onye ọka iwu ama ama ma bụrụ nwa afọ Rivers State bu Bar Chetam Thierry Nwala akatola President Bola Ahmed Tinubu maka amụma ọchịchị gbata gbata akpọrọ state of emergency nke o kwupụtara nyere ọchịchị Rivers state. Nwala kwuru na onyeisi ala nwere ihe o bu n’obi megide Rivers state kworo maka na akụnụba […]

Onye ihe nkiri onyonyo n’otu Nollywood bụ Mãry Njoku ajụola ajụjụ uru ụlọrụ n’ahụ maka ule eji aba mahadum bụ JAMB bara nyere agum akwụkwọ n’oge dị elu n’ala anyị. Nwaanyị ahụ kwuru na ule nke ndị guchagoro n’ogo nke College akpọrọ SSCE ezuola mmadụ itozu oké maka ịba mahadum n’ala anyị. Mary Njoku kọwara […]

Ndi ana enyo na ha bu ndi oji egbe agbagbuola mmadu abuo ndi gunyere otu onye okaiwu bu onye nke ruburu olu dika president general nke ime Obodo Aguleri na Anambra East LGA nke Anambra state. Odachi mere n’ ebe Obodo Agulu na Nanka nwere okere ala na Anaocha LGA dika hapu ndi ekperima ji […]

Ndi uwe oji ala anyi na Delta state anwuchiela ihe kariri mmadu asato ana enyo enyo maka ntoli ma naputakwa ha nde naira ano(4 million )bu nke ha natachara n’ isi ndi ha toro. N’ oge ana akpuga ha n’ isi ulo olu ndi uwe oji di na Asaba bu isi Obodo Delta state unya […]

Aka n’ achi Anambra state bu governor Charles Chukwuma Soludo agbapela usoro agbara ohuru okporo Solution Lens, bu usoro aga esite n’ owa ozi agba ya n’ anwu ma n’ akowaputara ohaneze etu usoro ochichi si aga na state ahu. Atumatu a bu otu n’ ime usoro aka n’ achi state ahu ji n’ aka […]

Onyeisi ala mba United States nọrọ ụnyaahụ bụ Wednesday wuchie na mba Qatar bụ ebe ọ nọrọ zute ogbo ya na achị mba ahụ bụ Sheikh Tamim Al Thani. Nke ahụ were bụrụ njem na izu a bụ oge ọ ga anọrọ gaa mba atọ na mpaghara middle East. Taa bụ Thursday ka Trump ga […]

Otu ndọrọndọrọ ọchịchị na anoghi na gọọmenti na mba Ivory Coast akpọrọ PDCI party eguzobela ogige ntụli aka pulling station iri anọ na ise na mba ahụ yana mpụga ya iji kpọọ aha onye ndu ọhụrụ ha. Ya bụ nzọụkwụ na-abịa ozugbo onye nke otu Party ọzọ họpụtara dịka onyeisi ala mba ahụ n’ọnwa December […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited