News

Page: 2

Ulo olu nnochite anya mba United States of America akporo US Embassy enyela ntuzi aka ohuru gaara umu afo Nigeria na acho ohere Visa isite ala anyi a gawa mba America na usoro ha ga agbasoro. Nke a bu dika osiri metuta ndi ahu nnwale ha maka yabu ohere Visa ga ewere onodu ma ogasia […]

Ulo olu ministry ogogo etiti ala anyi na ahu maka olu nakwa ulo olu nke ahu na ahu maka ngote akuru ngwa eji aru olu ohaneze amara dika Bureau of Public Procurement BPP amalitela amuma iji buo agha megide ihe mgbochi ndi ahu na adi na eme ka olu ngo na akpu na afo na […]

Ayiola ndi okpu ugboala ka ha gbado anya nke oma na ihe banyere nleta ezi onodu ugboala ha tupu ha ebuputa ha na okporo uzo, iji zeere ihe mberede okporo uzo ana adi na ahutakari okachasi na oge mmeme Christmas nakwa nke afo ohuru na akpudobe nso. Ayiyo a putara ihe na ngwucha izu uka […]

Nwa amadi ahu jigodu okwa ochi agha izugbe ndi agha elu ala Nigerian Army na okwa Acting Chief of Army Staff bu Lt Gen Olufemi Oluyede anorola taata bu Monday malite olu dika ochi agha izugbe ndi agha ala anyi a na ozuzu oke ya na udi nke akporo Substantive Chief of Army Staff. Malite […]

Otu jikoro ndi olu ngalaba ikpe ala anyi akporo Judiciary Staff Association of Nigeria JUSUN ngalaba ya nke Benue State agala kpochie onu uzo ama ogige ulo ikpe Benue State High Court dina Makurdi kwere maka ekweghi akwu ha ugwo opekata mpe ohuru di puku Naira iri asaa na ise. Nke a bu dika habu […]

Ulo ikpe Federal High Court ji Ado-Ekiti bu isi obodo Ekiti State mere onodu enyela iwu ina na akaebe gaara nwa amadi ahu bu onye okaiwu na azo maka ikike diara ndi mmadu ejichiri ejichi kemgbe bu Barr Dele Farotimi. Barr Farotimi ka iga echeta na obuna ubochi Tuesday nke izu uka gaara aga ka […]

Ufodu ndi mmadu sitere na owa ozi mmekorita ohaneze agala na iru buru nkato bugara aka na achi Ebonyi State bu Gov Francis Ogbonna Nwifuru maka nkeputa okeputara obodo kwuru na onwe ya nke ohuru ma were nna muru ya mee eze odinala yabu obodo ohuru. Ozi kowara na Gov Francis Nwifuru noro na odi […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi nchikwa otu ndorondoro All Progressives Grand Alliance APGA n’ ogogo etiti ala anyi achupugodula n’ udi ahu nwa bekee kporo suspension bu ndi nkwado Gov Charles Chukwuma Soludo n’ achi Anambra State na yabu otu ndorondoro. Nke a putara ihe taata bu Thursday site n’ onu onye isi oche izugbe […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State ekwuputala mgbaru iru ya megide ajo onodu chiboo anuta ma hutakwa ozo ka njo n’ ihe banyere ike ojo mmanwu Oriokpa n’ akpa n’ ufodu obodo enwere na Nsukka LGA nke State a. N’ ozi onyefere ndi nta akuko taata bu Thursday n’ isi obodo Enugu ka Commissioner […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ekwuputala maka ofufu nakwa ochicho ana acho otu obere nwata nwaanyi gbara afo ise enyere aha ya dika nwada Onyedika Ogbodo n’ isi obodo Enugu. N’ ozi onyefere ngalaba akuko uwa anyi ka onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji ala anyi na […]


Current track

Title

Artist

Designed By Getmorc Technologies