Latest Updates

Page: 2

by Chidimma Kama Aka ndị uwe ojii ala anyị na Osun State akpatala mmadụ ịrị na asatọ ana enyo enyo ma nwetakwa ọtụtụ ngwa ọgụ gbasara mwakpo emere ndị uweojii ala anyị n’ọdị nso a na Erin-Osun nakwa Ilobu communities dị na Osun State. Yabụ ndị ana enyo enyo bụ ndị ozi kọwara na ha […]

by Maduabuchi Onwe Ndi uwe ojii ala anyi na lmo state anwuchiela di na nwunye ana enyo enyo maka itu mgbere ogwu ike na state ahu. Habu di na nwunye enyere aha ha dika Collins lwunze gbara afo iri ise na otu nakwa nwunye ya bu Onyinyechi Iwunze gbara afo iri ano na ato ka […]

by Maduabuchi Onwe Ihe ruru mmadu ato anwuola na ihe mberede okporo uzo mere na uzo awara awara ahu siri Enugu gawa Onitsha na ubochi Saturday abali iri abuo na asaato nke onwa March afo a bu 2026. Yabu ihe mberede ka ozi mere ka amata na omere na etiti otutu ugboala nke otu na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi ala mba United States of America bu President Donald Trump emela ka amata na oga aga na iru na ohere oma igbu oge nyere nkusu ya megide ogige akuru ngwa mmanu nakwa ume oku mba Iran. President Trump kowara na nke a ga ewe abali iri malite taata bu […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onodu amaghi kwuru adaputala na mpaghara Southern Ijaw LGA nke Bayelsa State dika otu nwoke gbara afo iri ano na asaa enyedebere aha ya dika Emi dara ma nwuo na ike oge ana enye ya ntarama ahuhu na usoro odinala ndi mpaghara ahu. Nwoke a ka ozi mere ka amata na […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Onye isi izugbe ulo nzuko ukwu Senate ala anyi na okwa Senate President bu Sen Godswill Akpabio ekwunwuola nkwado ya na ebe ogbara okpurukpu nyere ikeputa Anioma State bukwanu ebe ga emejuputa na ndi Igbo ahu bina Delta State. Sen Akpabio mere ka nke a puta ihe nwanne unya bu Wednesday […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Govt Enugu State ekwuputala nkagbu mkpocha na nzacha kwa onwa akporo monthly environmental sanitation exercise nke onwa a bu March kara iwere onodu echi bu Saturday abali iri abuo na asato nke onwa a na mpaghara niile State a. Nke a putara ihe unya bu Thursday na isi obodo Enugu site […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Mba United States of America adola mba Iran aka na nti ka okweta na emerigo ya na agha ahu yabu mba America jikoro aka yana Israel ebuso mba ahu mejuputara na ndi okpukpere uka Islam. Nke a ka America yiri egwu sina oga akwara Iran oke nkwa onwu karie ka omegoro […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Otu kwuru na onwe ha na mba South Africa emela ngaghari iwe na mpaghara Durban nke mba ahu ma kpo oku iwu siri ike nke njem mbata na udi immigration laws nakwa nchekwa okere ala ha megide ndi si mba ozo nke umu afo ala anyi a bu Nigeria sona ime […]

by Moses Nnabuife Nwekwu Akpoputala osisa nke oma ndi turu ugo na ogbako Congress otu ndorondoro All Progressives Congress maka mpaghara South East bukwanu nke were onodu unya bu Wednesday na isi obodo Enugu. Na yabu ogbako nke ndi noro na isi ya gunyere: Gov Hope Uzodimma na achi Imo State, ogbo ya nke Enugu […]


Current track

Title

Artist

owellefm.org © 2019- 2025 Owelle Media Limited