Latest Updates
Page: 6
Ahutala otutu ngbanwe n’ikwalite onodu aru Ike ndi n’ enweghi ka ora ha na Ebonyi state dika nwa amadi ahu ji okwa Executive Secretary nyere ulo olu aru Ike na state ahu bu Dr. Divine Igwe, noro kwuputa na ihe kariri mmadu di puku iri na ano bu ndi bu nke HIV ka edebanyegoro aha […]
Nwa amadi ahu ji okwa National Security Adviser NSA bu Mallam Nuhu Ribadu emela ka amata na iwu onye noro na be ya ahu akporo Sit At Home order bu nke etiri na mpaghara ala Igbo n’ akwusizi n’ Ike n’ Ike. Nkea bu dika okowara,na onodu nchekwa na akawanyezi mma a mpaghara South East. […]
Ulo olu independent National Electoral Commission INEC emela ka amata na ha di njikere iweta ogbugbo nyere ihe ima aka ndi ahu ndi nwere nkwaru gabigara na ntuliaka ndi enweburu n’ afo ndi gara aga. Obu onye resident electoral commissioner n’ ahu maka Anambra state bu Dr Queen Elizabeth Agwu mere ka nkea puta ihe […]
Ndi uwe oji ala anyi na Enugu State ezipula ndi olu ga achoputa ndi gburu otu onye olu n’ ulo olu Nigeria Union of Petroleum and Natural Gas workers bu onye nke enyedebere aha ya dika Cosmas. Ndi nta akuko nwetara ozi,na ndi ana enyo enyo na ha bu ndi ekperima ji egbe gbagbuo Cosmas […]
Ọgbaghara nke zonal n’ada n’etiti otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party PDP na South-East weghara ụzọ ọzọ ụnya dịka Chief Chidiebere Egwu kwuru na ọ bu ya bu ezigbo osote onye isi oche nke otu ndọrọndọrọ PDP na South-East na ọbughi Chief Ali Odefa, dika ọ kwụsịrị ike na achụpụrụ Odefa site n’otu ndọrọndọrọ ahụ. Ozi […]
Aka na achi Borno State bu Governor Babagana Umaru Zulum emela ka amata na onwere ndi na nyere ndi agha nti ikpo aka site na inye ha ozi mkpuke na ime ndi agha soldier ala anyi, ndi ndoro ndoro ochichi nakwa ufodu okpuru ochichi ime obodo na ibuso obodo anyi bu Nigeria agha. O mere […]
Ndi uwe oji ala anyi na oyo state emela ka amata na ha anwuchiela onye otu ha ahu mgbo egbe ya gburu otu nwata akwukwo gbara naani afo iri na ano na mberede nyere aha dika Kehinde Alade na Ibadan bu isi obodo oyo state unya bu Tuesday. Onye mmekorita ohaneze nyere ndi uwe oji […]
Onye isi ala anyi bu President Bola Ahmed Tinubu achitola Prof. Segun Ajiboye ji okwa dika onye isi oche ulo olu ndabenye aha ndi nkuzi ala anyi bu Teachers Registration Council of Nigeria (TRCN). Prof. Ajiboye ka akowara na akpolitere na yabu okwa nke ugboro abuo ya site na aka onye isi ala nke pugoro […]
Mba England k’ ozi n’ akowa na ha ga Abu mba mbu n’ uwa nile ga amalite inye ndi mmadu ogwu ngbochi oria gonoria bu oria abute site na mmeko nwoke na nwanyi. Yabu ogwu ka ana akowa na obughi make onye obula kama na ha ga ebu uzo lebara anya na ndi umu nwoke […]