Author: admin
Page: 6
by Chidimma Kama Onye ahu ji okoloto otu ndorondoro African Democratic Congress ADC azo okwa onye isi ala na ntule aka ochichi afo 2027 bu Alhaji Atiku Abubakar akpokuola President Bola Ahmed Tinubu ka onye ntuzi aka ka miniser ala anyi na ahu maka olu bu Sen David Umahi ritugodu na okwa olu ya maka […]
by Oluchi Okafor-Iloh Ulo olu njem awele okporo uzo ala anyi bu Federal Road Safety Corps (FRSC) ngalaba ya nke Anambra state emela ka amata na ha achoputago n’obu mmadu ato tufuru ndu ha n’ihe mberede okporouzo mere n’ututu unya bu Friday abali Iri na asaa nke onwa a ,n’akuku ulo uka St. Jude catholic […]
by Oluchi Okafor-Iloh Ulo ikpe Anambra state high court ji Awka mere isi onodu atuola otu onye dibia anya nzu ama’ama na state ahu enyere aha ya dika Onyebuchi Okocha amakariri dika “Onyeze jesus” nga afor isii zuru oke tinyekwara nra ego di nde naira Iri abuo (#20million). Oka ikpe no n’isi ikpe ahu bu […]
by Oluchi Okafor-Iloh Ndi uwe ojii ala anyi na Anambra state amalitela icho otu onye nkuzi eboro ebubo si na oji utari piagbuo nwata akwukwo gbara afor Iri na abuo n’otu ulo akwukwo di na Adazi-Ani, na Anaocha LGA nke Anambra state site n’ atumatu nchekwa ohuru akporo Safe school initiative nke onye […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ndi uwe ojii ala anyi na Enugu State enyela nkowa na ozuzu oke etu ha siri nwuchiko umunwoke di iri abuo na ufodu mpaghara State a maka ebubo agwa ekperima otu nzuzo ma naputakwa otutu ihe ana enyoenyo na aka ha. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Thursday na […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ochichi Enugu State dina aka Gov Peter Ndubuisi Mbah achituola ndi eze odinala ato nakwa ndi Presidents-General ano sitechara Ezeagu LGA nke State a na oche eze nakwa okwa ochichi ha kwere maka ebubo agwa ojo. Na ozi onyefere ndi nta akuko unya bu Thursday na isi obodo Enugu ka Commissioner Stae […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Otu usoro ego mba uwa bu International Monetary Fund IMF amala okwa si na iri elu oji nke ngala onu ego ana ere akuru ngwa ndi ahu di oke mkpa nyere ndi mmadu na ala anyi bu Nigeria ga agakwa na iru kwanyega umu afo obodo a na ajo onodu ubiam […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Minister ala anyi na ahu maka ndi agha bu Retd Gen Christopher Musa enyela ndi nchekwa ahu na ebu agha emegide agha oluo otunye isi na ala anyi iwu ka ha echekwana eche ozo inata ikikere tupu ha akwa nkwa onwu gaara habu ndi agha isi ekwe onwu. Na okwu ya […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Onye okaiwu ama ama na azo maka ikike diara ndi mmadu bu Prof Chidi Odinkalu ebola ebubo sina President Bola Ahmed Tinubu na ahazi onwe ya inoro na okwa ochichi gafere ochichi nke ugboro abuo iwu ala anyi nyere ohere ya dika onye isi ala. Prof Odinkalu kwuputara na ochichi onye […]
by Moses Nnabuife Nwekwu Ulo olu Independent Corrupt Practices and Other Related Offences Commission ICPC agbala akwukwo na ozuzu oke ya na ebubo di isii oji akpuga onye ahu jitopuru okwa Minister ala anyi huru maka ihe omimi science, nka na uzu nakwa aka nka ogbaru ohuru bu Chief Uche Nnaji na ulo ikpe. Nke […]